2 Ihe E Mere 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ rụsikwara Belat+ ike, ya na obodo niile ọ na-akwasa ihe, na obodo niile ọ na-adọsa ụgbọ ịnyịnya,+ nakwa obodo ndị ndị na-agba ịnyịnya bi. Solomọn rụkwara ihe niile ọ chọrọ ịrụ na Jeruselem, Lebanọn, nakwa n’obodo niile ọ na-achị.
6 Ọ rụsikwara Belat+ ike, ya na obodo niile ọ na-akwasa ihe, na obodo niile ọ na-adọsa ụgbọ ịnyịnya,+ nakwa obodo ndị ndị na-agba ịnyịnya bi. Solomọn rụkwara ihe niile ọ chọrọ ịrụ na Jeruselem, Lebanọn, nakwa n’obodo niile ọ na-achị.