2 Ihe E Mere 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Solomọn sikwa n’Obodo Devid kpọpụta nwa Fero+ ma kpọga ya n’ụlọ ọ rụụrụ ya.+ Ọ sịrị: “N’agbanyeghị na ọ bụ nwunye m, o kwesịghị ibi n’ụlọ Devid eze Izrel, maka na ebe ọ bụla e bubatara Igbe Jehova dị nsọ.”+
11 Solomọn sikwa n’Obodo Devid kpọpụta nwa Fero+ ma kpọga ya n’ụlọ ọ rụụrụ ya.+ Ọ sịrị: “N’agbanyeghị na ọ bụ nwunye m, o kwesịghị ibi n’ụlọ Devid eze Izrel, maka na ebe ọ bụla e bubatara Igbe Jehova dị nsọ.”+