-
2 Ihe E Mere 9:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ka e too Jehova Chineke gị, onye mere ka ị nọrọ n’ocheeze ya, meekwa ka ị bụrụ eze na-anọchite anya Jehova Chineke gị, maka na ihe gị masịrị ya. Chineke gị hụrụ ndị Izrel n’anya,+ ọ chọkwara ka ha dịrị ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ya mere o ji họrọ gị ka ị bụrụ eze ha, ka ị na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume.”
-