2 Ihe E Mere 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O bunyeziri eze otu narị talent* ọlaedo na iri abụọ (120),+ mmanụ balsam karịrị akarị, na nkume ndị dị oké ọnụ.* O nweghị mgbe ọzọ e buteere Eze Solomọn mmanụ balsam há ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere ya.+
9 O bunyeziri eze otu narị talent* ọlaedo na iri abụọ (120),+ mmanụ balsam karịrị akarị, na nkume ndị dị oké ọnụ.* O nweghị mgbe ọzọ e buteere Eze Solomọn mmanụ balsam há ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere ya.+