2 Ihe E Mere 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Eze ji osisi algọm ndị ahụ rụọ steepụ ụlọ Jehova+ nakwa steepụ ụlọ* eze,+ jirikwa ha rụọrọ ndị na-abụ abụ une na ụbọ akwara.+ O nwetụbeghị mgbe a hụrụ ụdị osisi dị ka osisi ndị ahụ na Juda.
11 Eze ji osisi algọm ndị ahụ rụọ steepụ ụlọ Jehova+ nakwa steepụ ụlọ* eze,+ jirikwa ha rụọrọ ndị na-abụ abụ une na ụbọ akwara.+ O nwetụbeghị mgbe a hụrụ ụdị osisi dị ka osisi ndị ahụ na Juda.