2 Ihe E Mere 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 n’agụnyeghị ọlaọcha na ọlaedo ndị ahịa dị iche iche, ndị eze ndị Arab niile, na ndị gọvanọ mpaghara dị iche iche na-ebutere Solomọn.+
14 n’agụnyeghị ọlaọcha na ọlaedo ndị ahịa dị iche iche, ndị eze ndị Arab niile, na ndị gọvanọ mpaghara dị iche iche na-ebutere Solomọn.+