2 Ihe E Mere 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Eze Solomọn jikwa ọlaedo a gwara agwa+ rụọ narị nnukwu ọta abụọ (200) (o ji narị shekel* ọlaedo isii (600) a gwara agwa rụọ ọta nke ọ bụla).+
15 Eze Solomọn jikwa ọlaedo a gwara agwa+ rụọ narị nnukwu ọta abụọ (200) (o ji narị shekel* ọlaedo isii (600) a gwara agwa rụọ ọta nke ọ bụla).+