2 Ihe E Mere 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Eze Solomọn nwere akụnụba karịa ndị eze ndị ọzọ niile nọ n’ụwa, kakwa ha mara ihe.+