2 Ihe E Mere 9:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Kwa afọ, onye ọ bụla n’ime ha na-ewetara ya onyinye. Ha na-eweta ihe ndị e ji ọlaọcha mee, ihe ndị e ji ọlaedo mee, uwe,+ ngwá agha, mmanụ balsam, ịnyịnya, na jakị.
24 Kwa afọ, onye ọ bụla n’ime ha na-ewetara ya onyinye. Ha na-eweta ihe ndị e ji ọlaọcha mee, ihe ndị e ji ọlaedo mee, uwe,+ ngwá agha, mmanụ balsam, ịnyịnya, na jakị.