2 Ihe E Mere 9:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Solomọn,+ malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ. Ọ bụ Netan+ onye amụma, Ahaịja+ onye Shaịlo, na Ido onye ọhụụ dere ya. Ido+ dere ya n’ebe o dere ọhụụ ọ hụrụ gbasara Jeroboam+ nwa Nibat. 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:29 Ụlọ Nche,2/15/2012, p. 25
29 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Solomọn,+ malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ. Ọ bụ Netan+ onye amụma, Ahaịja+ onye Shaịlo, na Ido onye ọhụụ dere ya. Ido+ dere ya n’ebe o dere ọhụụ ọ hụrụ gbasara Jeroboam+ nwa Nibat.