2 Ihe E Mere 9:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ikpeazụ, Solomọn nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ. E liri ya n’Obodo Devid nna ya.+ Rehoboam nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+
31 N’ikpeazụ, Solomọn nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ. E liri ya n’Obodo Devid nna ya.+ Rehoboam nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+