2 Ihe E Mere 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ozugbo Jeroboam+ nwa Nibat nụrụ ya, (ọ ka nọ n’Ijipt n’oge ahụ n’ihi na ọ gbagara ebe ahụ maka Eze Solomọn)+ o si n’Ijipt lọta.
2 Ozugbo Jeroboam+ nwa Nibat nụrụ ya, (ọ ka nọ n’Ijipt n’oge ahụ n’ihi na ọ gbagara ebe ahụ maka Eze Solomọn)+ o si n’Ijipt lọta.