-
2 Ihe E Mere 10:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Eze Rehoboam wee kpọọ ndị okenye, ndị jeere Solomọn nna ya ozi mgbe ọ dị ndụ, ka ha tụọrọ ya aro ihe ọ ga-eme. Ọ sịrị ha: “Gịnị ka m ga-aza ndị a?”
-