2 Ihe E Mere 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ jụrụ ha, sị: “Gịnị ka anyị ga-aza ndị a bịara gwa m, sị, ‘Mee ka ibu* nna gị boro anyị dị mfe’?”