-
2 Ihe E Mere 10:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ọ gwara ndị Izrel ihe ụmụ okorobịa ahụ tụụrụ ya aro ka ọ gwa ha. Ọ gwara ha, sị: “M ga-eme ka ibu unu dịkwuo arọ, m ga-atụkwasịkwa ihe na ya. Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma m ga-apịa unu ụtarị na-emerụsị mmadụ ahụ́.”
-