2 Ihe E Mere 10:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Otú a ka eze si hapụ ime ihe ndị Izrel rịọrọ ya. Ọ bụ Jehova mere ka ihe ndị a mee, ka ezi Chineke+ wee mezuo ihe o si n’ọnụ Ahaịja+ onye Shaịlo gwa Jeroboam nwa Nibat.
15 Otú a ka eze si hapụ ime ihe ndị Izrel rịọrọ ya. Ọ bụ Jehova mere ka ihe ndị a mee, ka ezi Chineke+ wee mezuo ihe o si n’ọnụ Ahaịja+ onye Shaịlo gwa Jeroboam nwa Nibat.