2 Ihe E Mere 10:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ebe ọ bụ na eze emeghị ihe ndị Izrel niile rịọrọ ya, ha sịrị ya: “Gịnị jikọrọ anyị na Devid? E nweghị ihe nwa Jesi anyị ga-eketa. Ndị Izrel, onye ọ bụla gaa fewe chi ya. Devid, lekọtawa ụlọ gị.”+ Ndị Izrel niile wee laa n’ụlọ* ha.+
16 Ebe ọ bụ na eze emeghị ihe ndị Izrel niile rịọrọ ya, ha sịrị ya: “Gịnị jikọrọ anyị na Devid? E nweghị ihe nwa Jesi anyị ga-eketa. Ndị Izrel, onye ọ bụla gaa fewe chi ya. Devid, lekọtawa ụlọ gị.”+ Ndị Izrel niile wee laa n’ụlọ* ha.+