2 Ihe E Mere 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ozugbo Rehoboam lọrutere Jeruselem, ọ kpọkọrọ otu narị puku na puku iri asatọ (180,000) ndị agha a zụrụ azụ,* bụ́ ndị Juda na ndị Benjamin,+ ka ha gaa lụso ndị Izrel ndị ọzọ agha, ka Rehoboam nwee ike nwetaghachi alaeze ahụ niile.+
11 Ozugbo Rehoboam lọrutere Jeruselem, ọ kpọkọrọ otu narị puku na puku iri asatọ (180,000) ndị agha a zụrụ azụ,* bụ́ ndị Juda na ndị Benjamin,+ ka ha gaa lụso ndị Izrel ndị ọzọ agha, ka Rehoboam nwee ike nwetaghachi alaeze ahụ niile.+