2 Ihe E Mere 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ‘Jehova kwuru, sị: “Unu agala ịlụso ụmụnne unu agha. Onye ọ bụla n’ime unu laghachi n’ụlọ ya, n’ihi na ọ bụ m mere ihe a ji na-eme.”’”+ Ha wee laghachi otú Jehova kwuru. Ha alụsoghịkwa Jeroboam agha.
4 ‘Jehova kwuru, sị: “Unu agala ịlụso ụmụnne unu agha. Onye ọ bụla n’ime unu laghachi n’ụlọ ya, n’ihi na ọ bụ m mere ihe a ji na-eme.”’”+ Ha wee laghachi otú Jehova kwuru. Ha alụsoghịkwa Jeroboam agha.