2 Ihe E Mere 11:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị Livaị hapụrụ ala ha nakwa ala anụmanụ ha na-ata ahịhịa+ bịa na Juda nakwa na Jeruselem, n’ihi na Jeroboam na ụmụ ya kwụsịrị ha ịrụ ọrụ ndị nchụàjà ha na-arụrụ Jehova.+
14 Ndị Livaị hapụrụ ala ha nakwa ala anụmanụ ha na-ata ahịhịa+ bịa na Juda nakwa na Jeruselem, n’ihi na Jeroboam na ụmụ ya kwụsịrị ha ịrụ ọrụ ndị nchụàjà ha na-arụrụ Jehova.+