2 Ihe E Mere 11:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Rehoboam hụrụ Meaka nwa nwa Absalọm n’anya karịa ndị nwunye ya ndị ọzọ niile na ndị iko ya.+ Ọ lụrụ ụmụ nwaanyị iri na asatọ, nweekwa ndị iko iri isii. Ha mụtakwaara ya ụmụ nwoke iri abụọ na asatọ na ụmụ nwaanyị iri isii.
21 Rehoboam hụrụ Meaka nwa nwa Absalọm n’anya karịa ndị nwunye ya ndị ọzọ niile na ndị iko ya.+ Ọ lụrụ ụmụ nwaanyị iri na asatọ, nweekwa ndị iko iri isii. Ha mụtakwaara ya ụmụ nwoke iri abụọ na asatọ na ụmụ nwaanyị iri isii.