2 Ihe E Mere 11:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma, o ji akọ* kesasịa ụfọdụ n’ime ụmụ ya ndị nwoke ná mpaghara niile n’obodo niile a rụsiri ike na Juda na Benjamin,+ nyekwa ha nnukwu ihe oriri ma lụọrọ ha ọtụtụ ụmụ nwaanyị.
23 Ma, o ji akọ* kesasịa ụfọdụ n’ime ụmụ ya ndị nwoke ná mpaghara niile n’obodo niile a rụsiri ike na Juda na Benjamin,+ nyekwa ha nnukwu ihe oriri ma lụọrọ ha ọtụtụ ụmụ nwaanyị.