2 Ihe E Mere 12:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Shaịshak ji otu puku ụgbọ ịnyịnya na narị abụọ (1,200) si Ijipt bịa. Puku mmadụ iri isii (60,000) ndị na-agba ịnyịnya, na imirikitiimi ndị agha sokwa ya bịa, ma ndị Libia ma ndị Sọkiyim ma ndị Etiopia.+
3 Shaịshak ji otu puku ụgbọ ịnyịnya na narị abụọ (1,200) si Ijipt bịa. Puku mmadụ iri isii (60,000) ndị na-agba ịnyịnya, na imirikitiimi ndị agha sokwa ya bịa, ma ndị Libia ma ndị Sọkiyim ma ndị Etiopia.+