2 Ihe E Mere 12:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Shemaya+ onye amụma bịakwutere Rehoboam na ndị isi Juda, ndị gbakọrọ na Jeruselem n’ihi Shaịshak, sị ha: “Jehova kwuru, sị, ‘Unu hapụrụ m. N’ihi ya, mụnwa enyefeekwala unu n’aka Shaịshak.’”+
5 Shemaya+ onye amụma bịakwutere Rehoboam na ndị isi Juda, ndị gbakọrọ na Jeruselem n’ihi Shaịshak, sị ha: “Jehova kwuru, sị, ‘Unu hapụrụ m. N’ihi ya, mụnwa enyefeekwala unu n’aka Shaịshak.’”+