2 Ihe E Mere 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe Jehova hụrụ na ha ewedala onwe ha ala, Jehova gwara Shemaya, sị: “Ha ewedala onwe ha ala. Agaghị m ebibi ha.+ M ga-anapụta ha n’oge na-adịghị anya. Agaghị m ewesa Jeruselem iwe ma nyefee ha n’aka Shaịshak.
7 Mgbe Jehova hụrụ na ha ewedala onwe ha ala, Jehova gwara Shemaya, sị: “Ha ewedala onwe ha ala. Agaghị m ebibi ha.+ M ga-anapụta ha n’oge na-adịghị anya. Agaghị m ewesa Jeruselem iwe ma nyefee ha n’aka Shaịshak.