2 Ihe E Mere 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Shaịshak eze Ijipt bịara lụso Jeruselem agha. O bukọọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova+ nakwa akụ̀ dị n’ụlọ* eze. O buuru ihe niile, ma ọta ọlaedo ndị Solomọn rụrụ.+
9 Shaịshak eze Ijipt bịara lụso Jeruselem agha. O bukọọrọ akụ̀ dị n’ụlọ Jehova+ nakwa akụ̀ dị n’ụlọ* eze. O buuru ihe niile, ma ọta ọlaedo ndị Solomọn rụrụ.+