2 Ihe E Mere 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ebe ọ bụ na eze wedara onwe ya ala, iwe Jehova na-ewesa ya dajụrụ.+ Ọ laghịkwa ha n’iyi kpamkpam.+ Ihe ọzọkwa bụ na a ka nwere ihe dị mma a na-eme na Juda.+
12 Ebe ọ bụ na eze wedara onwe ya ala, iwe Jehova na-ewesa ya dajụrụ.+ Ọ laghịkwa ha n’iyi kpamkpam.+ Ihe ọzọkwa bụ na a ka nwere ihe dị mma a na-eme na Juda.+