2 Ihe E Mere 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị agha Abaịja chị gaa agha ahụ dị narị puku anọ (400,000). Ha bụ ndị dike a zụrụ azụ.*+ Ndị agha nke Jeroboam dịkwa narị puku asatọ (800,000). Ha bụkwa ndị dike a zụrụ azụ.* Jeroboam haziri ha n’usoro maka agha ahụ.
3 Ndị agha Abaịja chị gaa agha ahụ dị narị puku anọ (400,000). Ha bụ ndị dike a zụrụ azụ.*+ Ndị agha nke Jeroboam dịkwa narị puku asatọ (800,000). Ha bụkwa ndị dike a zụrụ azụ.* Jeroboam haziri ha n’usoro maka agha ahụ.