2 Ihe E Mere 13:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ̀ bụ na unu amaghị na Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere Devid na ụmụ ya+ alaeze ka ha na-achị ndị Izrel ruo mgbe ebighị ebi?+ O nyere ha alaeze a mgbe ya na Devid gbara ndụ ga-adịru ebighị ebi.*+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:5 Ụlọ Nche,12/1/2005, p. 20
5 Ọ̀ bụ na unu amaghị na Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere Devid na ụmụ ya+ alaeze ka ha na-achị ndị Izrel ruo mgbe ebighị ebi?+ O nyere ha alaeze a mgbe ya na Devid gbara ndụ ga-adịru ebighị ebi.*+