2 Ihe E Mere 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ugbu a, unu chere na unu ga-anapụli ụmụ Devid alaeze Jehova dị ha n’aka maka na unu dị ọtụtụ, nweekwa chi ụmụ ehi Jeroboam ji ọlaedo kpụọrọ unu.+
8 “Ugbu a, unu chere na unu ga-anapụli ụmụ Devid alaeze Jehova dị ha n’aka maka na unu dị ọtụtụ, nweekwa chi ụmụ ehi Jeroboam ji ọlaedo kpụọrọ unu.+