2 Ihe E Mere 13:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu chụpụrụ ndị nchụàjà Jehova,+ bụ́ ụmụ Erọn, chụpụkwa ndị Livaị. Unu họpụtakwara ndị nchụàjà nke unu otú ndị ala ọzọ na-eme.+ Ọ na-abụ, onye weta otu oké ehi na ebule asaa, ya aghọọ onye nchụàjà nke ihe ndị na-abụghị chi.
9 Unu chụpụrụ ndị nchụàjà Jehova,+ bụ́ ụmụ Erọn, chụpụkwa ndị Livaị. Unu họpụtakwara ndị nchụàjà nke unu otú ndị ala ọzọ na-eme.+ Ọ na-abụ, onye weta otu oké ehi na ebule asaa, ya aghọọ onye nchụàjà nke ihe ndị na-abụghị chi.