2 Ihe E Mere 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ọ bụ Jehova bụ Chineke anyị.+ Anyị ahapụghịkwa ya. Ndị nchụàjà anyị, bụ́ ụmụ Erọn, na-ejere Jehova ozi, ndị Livaị ana-enyekwara ha aka.
10 Ma, ọ bụ Jehova bụ Chineke anyị.+ Anyị ahapụghịkwa ya. Ndị nchụàjà anyị, bụ́ ụmụ Erọn, na-ejere Jehova ozi, ndị Livaị ana-enyekwara ha aka.