2 Ihe E Mere 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara ndụ Abaịja n’akwụkwọ, ma ihe ndị o mere ma ihe ndị o kwuru. Ọ bụ Ido onye amụma dere ha.+
22 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara ndụ Abaịja n’akwụkwọ, ma ihe ndị o mere ma ihe ndị o kwuru. Ọ bụ Ido onye amụma dere ha.+