2 Ihe E Mere 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe e mechara, Abaịja nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ, ha elie ya n’Obodo Devid.+ Esa nwa ya nọchiri ya, malite ịchị. N’oge Esa na-achị, a lụghị agha n’obodo ahụ ruo afọ iri.
14 Mgbe e mechara, Abaịja nwụrụ otú nna nna ya hà nwụrụ, ha elie ya n’Obodo Devid.+ Esa nwa ya nọchiri ya, malite ịchị. N’oge Esa na-achị, a lụghị agha n’obodo ahụ ruo afọ iri.