2 Ihe E Mere 14:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ rụrụ obodo dị iche iche na Juda, rụsiekwa ha ike,+ ebe ọ bụ na ala ahụ enweghị nsogbu ọ bụla, o nweghịkwa ndị lụsoro ya agha n’afọ ndị ahụ niile, n’ihi na Jehova mere ka o zuru ike.+
6 Ọ rụrụ obodo dị iche iche na Juda, rụsiekwa ha ike,+ ebe ọ bụ na ala ahụ enweghị nsogbu ọ bụla, o nweghịkwa ndị lụsoro ya agha n’afọ ndị ahụ niile, n’ihi na Jehova mere ka o zuru ike.+