-
2 Ihe E Mere 14:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ọ sịrị ndị Juda: “Ugbu a ala a ka bụ nke anyị n’ihi na anyị chọrọ Jehova bụ́ Chineke anyị, ka anyị rụsie obodo ndị a ike, rụọ mgbidi gburugburu ha, rụọkwa ụlọ nche,+ ọnụ ụzọ ámá nakwa ihe e ji atụchi ha. Anyị achọọla Chineke, ya emeekwa ka anyị zuru ike ebe ọ bụla anyị nọ.” Ha rụchara ihe ndị ahụ ha nọ na-arụ.+
-