2 Ihe E Mere 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị agha Esa, ndị si n’ebo Juda, dị narị puku atọ (300,000). Ha na-ejikwa ọta ukwu na ube. Ndị dike n’agha, ndị si n’ebo Benjamin, dị narị puku abụọ na puku iri asatọ (280,000). Ha na-ejikwa obere ọta na ụta.*+
8 Ndị agha Esa, ndị si n’ebo Juda, dị narị puku atọ (300,000). Ha na-ejikwa ọta ukwu na ube. Ndị dike n’agha, ndị si n’ebo Benjamin, dị narị puku abụọ na puku iri asatọ (280,000). Ha na-ejikwa obere ọta na ụta.*+