-
2 Ihe E Mere 15:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ozugbo Esa nụrụ ihe ndị a, nụkwa amụma a Oded onye amụma buru, obi siri ya ike, ya ewepụchaa arụsị dị iche iche na-asọ oyi,* ndị dị n’ala Juda+ na Benjamin niile nakwa n’obodo ndị o weghaara n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu. Ọ rụzikwara ebe ịchụàjà Jehova dị n’ihu ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ụlọ Jehova.+
-