2 Ihe E Mere 15:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ kpọkọtakwara ndị Juda niile, ndị Benjamin niile, na ndị mbịarambịa ndị si n’ebo Ifrem, n’ebo Manase, na n’ebo Simiọn bịa soro ha biri.+ Ndị mbịarambịa a si n’Izrel gbakwuru ya mgbe ha hụrụ na Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya.
9 Ọ kpọkọtakwara ndị Juda niile, ndị Benjamin niile, na ndị mbịarambịa ndị si n’ebo Ifrem, n’ebo Manase, na n’ebo Simiọn bịa soro ha biri.+ Ndị mbịarambịa a si n’Izrel gbakwuru ya mgbe ha hụrụ na Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya.