16 Eze Esa chụtukwara Meaka+ bụ́ nne nna ya n’ọkwá ka ọ gharazie ịbụ nnukwu nwaanyị. Ọ chụturu ya maka na o mere arụsị jọgburu onwe ya a na-eji efe ogwe osisi arụsị.+ Esa gbuturu arụsị ahụ jọgburu onwe ya, gwerie ya ma kpọọ ya ọkụ na Ndagwurugwu Kidrọn.+