2 Ihe E Mere 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ben-hedad gere Eze Esa ntị wee ziga ndị isi ndị agha ya, ha agaa lụso obodo ndị dị n’Izrel agha, bibie Aịjọn,+ Dan,+ Ebel-meyim, na ebe niile a na-akwasa ihe n’obodo ndị dị na Naftalaị.+
4 Ben-hedad gere Eze Esa ntị wee ziga ndị isi ndị agha ya, ha agaa lụso obodo ndị dị n’Izrel agha, bibie Aịjọn,+ Dan,+ Ebel-meyim, na ebe niile a na-akwasa ihe n’obodo ndị dị na Naftalaị.+