2 Ihe E Mere 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ̀ kwa ndị Etiopia na ndị Libia nwere imirikitiimi ndị agha, nweekwa ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya? Ma Jehova nyefere ha n’aka gị maka na ị tụkwasịrị ya obi.+
8 Ọ̀ kwa ndị Etiopia na ndị Libia nwere imirikitiimi ndị agha, nweekwa ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya? Ma Jehova nyefere ha n’aka gị maka na ị tụkwasịrị ya obi.+