2 Ihe E Mere 16:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’eziokwu, anya Jehova na-ahụzu ụwa niile+ iji gosi ike ya maka* ndị ji obi ha niile* na-efe ya.+ I zuzuru nzuzu n’ihe a i mere. Si ugbu a gawa, a ga na-alụso gị agha.”+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:9 Bịaruo Jehova Nso, p. 42-43 Ụlọ Nche,10/15/2002, p. 14
9 N’eziokwu, anya Jehova na-ahụzu ụwa niile+ iji gosi ike ya maka* ndị ji obi ha niile* na-efe ya.+ I zuzuru nzuzu n’ihe a i mere. Si ugbu a gawa, a ga na-alụso gị agha.”+