-
2 Ihe E Mere 16:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 N’afọ nke iri atọ na itoolu n’ọchịchị Esa, ihe mere ya n’ụkwụ, ya emechaakwa rịasiwe ọrịa ike. Ma, ọ rịọghịdị Jehova ka o mee ka ọ gbakee n’ọrịa a, kama ọ gara chọwa ndị na-agwọ ọrịa.
-