14 E liri ya ná nnukwu ili o gwuuru onwe ya n’Obodo Devid.+ E nyiwere ya n’àkwà ihe juru na ya bụ mmanụ balsam na ụdị mmanụ otite dị iche iche a gwara n’ụdị pụrụ iche.+ Ha mụnyekwara ọtụtụ ihe na-esi ísì ọma ọkụ iji kwanyere ya ùgwù n’oge a na-eli ya.