2 Ihe E Mere 17:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O dowekwara ndị agha n’obodo niile a rụsiri ike na Juda, meekwa ka e nwee ebe ndị agha na-anọ eche nche n’ala Juda nakwa n’obodo ndị dị n’Ifrem, ndị Esa nna ya weghaara.+
2 O dowekwara ndị agha n’obodo niile a rụsiri ike na Juda, meekwa ka e nwee ebe ndị agha na-anọ eche nche n’ala Juda nakwa n’obodo ndị dị n’Ifrem, ndị Esa nna ya weghaara.+