2 Ihe E Mere 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova mere ka alaeze ya sie ezigbo ike.+ Ndị Juda niile nọkwa na-enye Jehoshafat onyinye, ya enwee akụnụba, a na-akwanyere ya ezigbo ùgwù.+
5 Jehova mere ka alaeze ya sie ezigbo ike.+ Ndị Juda niile nọkwa na-enye Jehoshafat onyinye, ya enwee akụnụba, a na-akwanyere ya ezigbo ùgwù.+