-
2 Ihe E Mere 17:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ndị Filistia na-ewetara Jehoshafat onyinye, na-atụrụ ya ụtụ. Ndị Arab kpụtakwaara ya puku ebule asaa na narị asaa (7,700) nakwa puku mkpi asaa na narị asaa (7,700).
-