-
2 Ihe E Mere 18:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Eze Izrel wee kpọkọọ narị ndị amụma anọ (400), jụọ ha, sị: “Ọ̀ bụ anyị gaa lụso Remọt-gilied agha, ka ọ̀ bụ anyị agala?” Ha asị ya: “Gawa, ezi Chineke ga-enyefe ya n’aka eze.”
-