2 Ihe E Mere 18:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye ahụ gara ịkpọ Mịkaya gwara ya, sị: “Ndị amụma niile na-agwa eze ihe dị mma. Biko, gwa ya ihe dị mma,+ ka ihe ị ga-agwa ya na nke hanwa gwara ya bụrụ otu.”+
12 Onye ahụ gara ịkpọ Mịkaya gwara ya, sị: “Ndị amụma niile na-agwa eze ihe dị mma. Biko, gwa ya ihe dị mma,+ ka ihe ị ga-agwa ya na nke hanwa gwara ya bụrụ otu.”+